Jeremaya 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+
10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+