Job 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ mgbe nke a gasịrị ka Job meghere ọnụ ya wee malite ịkọcha ụbọchị a mụrụ ya.+ Jeremaya 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ụbọchị a mụrụ m bụrụ ụbọchị a bụrụ ọnụ! Ka ụbọchị nne m mụrụ m ghara ịbụ ụbọchị a gọziri agọzi!+
14 Ka ụbọchị a mụrụ m bụrụ ụbọchị a bụrụ ọnụ! Ka ụbọchị nne m mụrụ m ghara ịbụ ụbọchị a gọziri agọzi!+