Job 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ka ụbọchị a mụrụ m laa n’iyi,+Ọbụna abalị ahụ mmadụ sịrị, ‘A tụrụwo ime nwa nwoke!’ Jeremaya 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+
10 Nne m, efuola m,+ n’ihi na ị mụwo m, bụ́ nwoke ya na ụwa dum na-ese okwu, na-alụkwa ọgụ.+ Ọ dịghị onye m gbazinyere ihe, ọ dịghịkwa onye gbazinyere m. Ha niile na-edu m ikwu.+