Abụ Ọma 109:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+ Ilu 26:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Dị nnọọ ka nnụnụ na-enwe ihe mere o ji efepụ, dịkwa nnọọ ka elekentịọba na-enwe ihe mere o ji efe efe, otú ahụ ka nkọcha na-adịghị abịa ma ọ bụrụ na e nweghị ezi ihe kpatara ya.+
28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+
2 Dị nnọọ ka nnụnụ na-enwe ihe mere o ji efepụ, dịkwa nnọọ ka elekentịọba na-enwe ihe mere o ji efe efe, otú ahụ ka nkọcha na-adịghị abịa ma ọ bụrụ na e nweghị ezi ihe kpatara ya.+