Job 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha emeghepụwo ọnụ ha megide m,+Ha amawo m ụra iji kọchaa m,Ha agbakọtawo n’ìgwè megide m.+ Job 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ezie, a na-akwa m emo,+Anya m dịkwa n’omume nnupụisi ha. Job 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ugbu a, ha achịwo m ọchị,+Bụ́ ndị m tọrọ atọ,+Ndị m na-agaraghị ekwe ka nna haSoro nkịta ndị na-edu ìgwè ewu na atụrụ m nọrọ. Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Ndị Hibru 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ee, ndị ọzọ natara ọnwụnwa nke ha site n’ịkwa emo na ịpịa ihe, ọbụna site n’agbụ+ na ụlọ mkpọrọ.+
30 “Ugbu a, ha achịwo m ọchị,+Bụ́ ndị m tọrọ atọ,+Ndị m na-agaraghị ekwe ka nna haSoro nkịta ndị na-edu ìgwè ewu na atụrụ m nọrọ.