Job 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Biko, chegharịanụ echiche—ka ajọ omume ọ bụla ghara ibilite—Ee, chegharịanụ echiche—ezi omume m ka dịkwa.+ Ndị Rom 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ ezie na ha na-ekwusi ike na ha maara ihe, ha ghọrọ ndị nzuzu+
29 Biko, chegharịanụ echiche—ka ajọ omume ọ bụla ghara ibilite—Ee, chegharịanụ echiche—ezi omume m ka dịkwa.+