-
Job 14:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 Mmiri na-erichasị ọbụna nkume;
Idei ya na-asachapụ ájá dị n’ala.
Otú ahụ ka i bibiworo olileanya nke mmadụ efu.
-
-
Job 19:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 Ọ na-adọda m n’akụkụ niile, m wee laa n’iyi;
Ọ na-efopụkwa olileanya m dị ka osisi.
-