Job 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Bụ́ onye e wepụrụ obi ike ya,Onye ntụkwasị obi ya bụkwa ọnyà ududo.+ Job 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anya ndị ajọ omume agakwaghị ahụ ụzọ;+Ebe mgbaba ha ga-ala n’iyi,+Olileanya ha ga-abụkwa mkpụrụ obi ha ikubi ume.”+
20 Anya ndị ajọ omume agakwaghị ahụ ụzọ;+Ebe mgbaba ha ga-ala n’iyi,+Olileanya ha ga-abụkwa mkpụrụ obi ha ikubi ume.”+