Matiu 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Obi ụtọ na-adịrị ndị na-eme ebere,+ n’ihi na a ga-emere ha ebere. 1 Pita 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ikpeazụ, unu niile, nweenụ otu obi,+ ka ihe banyere onye ọzọ na-emetụ unu n’obi, nweenụ ịhụnanya ụmụnna, nweenụ obi ọmịiko,+ dịrịnụ umeala n’obi,+
8 N’ikpeazụ, unu niile, nweenụ otu obi,+ ka ihe banyere onye ọzọ na-emetụ unu n’obi, nweenụ ịhụnanya ụmụnna, nweenụ obi ọmịiko,+ dịrịnụ umeala n’obi,+