1 Ndị Kọrịnt 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma m na-agba unu ume,+ ụmụnna m, site n’aha+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu niile na-ekwu otu ihe,+ ka nkewa gharakwa ịdị n’etiti unu,+ kama ka unu dị n’otu n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’otu obi na n’otu echiche.+ Ndị Filipaị 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 meenụ ka ọṅụ m zuo ezu site n’inwe otu obi+ nakwa inwe otu ịhụnanya, bụrụ ndị e jikọrọ ná mkpụrụ obi, na-eburu otu echiche ahụ n’uche,+
10 Ma m na-agba unu ume,+ ụmụnna m, site n’aha+ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ka unu niile na-ekwu otu ihe,+ ka nkewa gharakwa ịdị n’etiti unu,+ kama ka unu dị n’otu n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’otu obi na n’otu echiche.+
2 meenụ ka ọṅụ m zuo ezu site n’inwe otu obi+ nakwa inwe otu ịhụnanya, bụrụ ndị e jikọrọ ná mkpụrụ obi, na-eburu otu echiche ahụ n’uche,+