Abụ Ọma 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+
9 Ị ga-eme ka ha dị ka oké ọkụ nke na-enwu enwu n’oge a kara aka mgbe ị ga-eche ihu n’ebe ha nọ.+Jehova ga-eloda ha n’iwe ya, ọkụ ga-erepịakwa ha.+