Aịzaya 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+ Aịzaya 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! a ga na-enwe obi ụtọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ, na-egbu ehi, na-egbukwa atụrụ, na-eri anụ, na-aṅụkwa mmanya,+ na-asị, ‘Ka a na-eri, na-aṅụ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.’”+ Emọs 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ndị na-echepụta abụ dị ka ụda ụbọ akwara+ si dị; ndị rụụrụ onwe ha ngwá egwú dị ka Devid rụrụ;+
12 Une na ụbọ akwara na obere ịgbà na ọjà, na mmanya na-adị n’oriri ha;+ ma ha adịghị ele anya n’ihe Jehova na-eme, ha adịghịkwa ahụ ọrụ aka ya.+
13 Ma, lee! a ga na-enwe obi ụtọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ, na-egbu ehi, na-egbukwa atụrụ, na-eri anụ, na-aṅụkwa mmanya,+ na-asị, ‘Ka a na-eri, na-aṅụ, n’ihi na echi ka anyị ga-anwụ.’”+