12 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị dị ndụ,+ enweghị m achịcha ọ bụla,+ ma e wezụga ntụ ọka nke juru ọbụ aka+ dị n’ime nnukwu ite nakwa obere mmanụ+ dị n’ime obere ite; lee, m na-akpata obere nkụ, m ga-abanyekwa n’ụlọ sie ihe mụ na nwa m ga-eri, anyị ga-eri ya wee nwụọ.”+