Diuterọnọmi 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Agbagọla ikpe nke onye mbịarambịa+ ma ọ bụ nke nwa na-enweghị nna,+ achịrịla uwe nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+
17 “Agbagọla ikpe nke onye mbịarambịa+ ma ọ bụ nke nwa na-enweghị nna,+ achịrịla uwe nwaanyị di ya nwụrụ dị ka ihe ibé.+