Ilu 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+ Ilu 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọlaedo dị, nkume kọral dịkwa n’ụba; ma egbugbere ọnụ nke na-ekwupụta ihe ọmụma bụ arịa dị oké ọnụ ahịa.+
11 N’ihi na amamihe dị mma karịa nkume kọral,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla ọzọ na-atọ ụtọ nke pụrụ ịha ka ya.+
15 Ọlaedo dị, nkume kọral dịkwa n’ụba; ma egbugbere ọnụ nke na-ekwupụta ihe ọmụma bụ arịa dị oké ọnụ ahịa.+