Ilu 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Abụla onye maara ihe n’anya onwe gị.+ Tụọ egwu Jehova, hapụkwa ihe ọjọọ.+ 1 Pita 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 kama, ya si n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya,+ meekwa ezi ihe; ya chọọ udo, chụsookwa ya.+