Abụ Ọma 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Si n’ihe ọjọọ wezụga onwe gị, mee ihe ọma;+Chọọ udo, chụsookwa ya.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 jirinụ ịhụnanya na-asọpụrụ ha nke ukwuu n’ụzọ pụrụ iche n’ihi ọrụ ha.+ Ka unu na ibe unu na-adị n’udo.+ Jems 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+ 3 Jọn 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye m hụrụ n’anya, bụrụ onye na-eṅomi ihe ọma,+ ọ bụghị ihe ọjọọ. Onye na-eme ihe ọma sitere na Chineke.+ Onye na-eme ihe ọjọọ ahụbeghị Chineke.+
13 jirinụ ịhụnanya na-asọpụrụ ha nke ukwuu n’ụzọ pụrụ iche n’ihi ọrụ ha.+ Ka unu na ibe unu na-adị n’udo.+
17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+
11 Onye m hụrụ n’anya, bụrụ onye na-eṅomi ihe ọma,+ ọ bụghị ihe ọjọọ. Onye na-eme ihe ọma sitere na Chineke.+ Onye na-eme ihe ọjọọ ahụbeghị Chineke.+