Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ịhụnanya+ unu ghara ịbụ nke ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị,+ jidesienụ ezi ihe ike.+ Ndị Rom 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na a na-atụ ndị na-achị achị egwu. Ọ bụghị ndị na-eme ihe ọma na-atụ ha egwu, kama ọ bụ ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ya mere, ị̀ chọrọ ka ị ghara ịdị na-atụ ọchịchị egwu? Mewe ihe ọma,+ ị ga-enwetakwa ịja mma n’aka ya; 1 Pita 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 kama, ya si n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya,+ meekwa ezi ihe; ya chọọ udo, chụsookwa ya.+
3 N’ihi na a na-atụ ndị na-achị achị egwu. Ọ bụghị ndị na-eme ihe ọma na-atụ ha egwu, kama ọ bụ ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ya mere, ị̀ chọrọ ka ị ghara ịdị na-atụ ọchịchị egwu? Mewe ihe ọma,+ ị ga-enwetakwa ịja mma n’aka ya;