Abụ Ọma 37:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Hapụ ihe ọjọọ, meekwa ihe ọma,+Ka i wee biri ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Ilu 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Abụla onye maara ihe n’anya onwe gị.+ Tụọ egwu Jehova, hapụkwa ihe ọjọọ.+ Aịzaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+ Emọs 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+ Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ịhụnanya+ unu ghara ịbụ nke ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị,+ jidesienụ ezi ihe ike.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+
16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+
15 Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, hụkwanụ ezi ihe n’anya.+ Meenụ ka e nwee ikpe ziri ezi n’ọnụ ụzọ ámá.+ Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị fọdụrụ n’ụlọ Josef+ amara.’+