Abụ Ọma 72:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ ga-anapụta ogbenye nke na-eti mkpu enyemaka,+Nakwa onye nọ n’ahụhụ na onye ọ bụla na-enweghị onye na-enyere ya aka.+ Ilu 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá mkpesa nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ya onwe ya ga-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+ Ilu 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Napụta ndị a na-akpọgara ọnwụ; gbochiekwa ndị na-adagharị na-aga n’ebe a ga-egbu ha.+
12 N’ihi na ọ ga-anapụta ogbenye nke na-eti mkpu enyemaka,+Nakwa onye nọ n’ahụhụ na onye ọ bụla na-enweghị onye na-enyere ya aka.+
13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá mkpesa nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ya onwe ya ga-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+