Aịzaya 58:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ́ bụghị ka i kenye onye agụụ na-agụ ihe oriri,+ ka ị kpọbatakwa ndị nọ n’ahụhụ na ndị na-enweghị ebe obibi n’ụlọ gị?+ Ọ bụrụ na ị hụ onye gba ọtọ, ka i yiwe ya uwe,+ ka ị gharakwa izopụ onwe gị n’ebe onye ikwu gị nọ?+ Matiu 25:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 agba m ọtọ,+ unu wee yiwe m uwe. Adara m ọrịa, unu wee lekọta m. Anọ m n’ụlọ mkpọrọ,+ unu wee bịakwute m.’ Luk 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ na-aza ha, sị: “Onye nwere uwe ime abụọ, ya chịnye onye ọ na-adịghị nke o nwere otu, onye nwere ihe ọ na-eri, ya meekwa otú ahụ.”+ Jems 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụrụ na nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị gba ọtọ, n’enweghịkwa ihe oriri ga-ezuru ya n’ụbọchị,+
7 Ọ́ bụghị ka i kenye onye agụụ na-agụ ihe oriri,+ ka ị kpọbatakwa ndị nọ n’ahụhụ na ndị na-enweghị ebe obibi n’ụlọ gị?+ Ọ bụrụ na ị hụ onye gba ọtọ, ka i yiwe ya uwe,+ ka ị gharakwa izopụ onwe gị n’ebe onye ikwu gị nọ?+
36 agba m ọtọ,+ unu wee yiwe m uwe. Adara m ọrịa, unu wee lekọta m. Anọ m n’ụlọ mkpọrọ,+ unu wee bịakwute m.’
11 Ọ na-aza ha, sị: “Onye nwere uwe ime abụọ, ya chịnye onye ọ na-adịghị nke o nwere otu, onye nwere ihe ọ na-eri, ya meekwa otú ahụ.”+
15 Ọ bụrụ na nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị gba ọtọ, n’enweghịkwa ihe oriri ga-ezuru ya n’ụbọchị,+