-
Nehemaya 5:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Ugbu a, anyị na ụmụnne anyị+ bụ otu anụ ahụ́; ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ ha ndị ikom bụ otu, ma, lee, anyị na-eme ụmụ anyị ndị ikom na ụmụ anyị ndị inyom ka ha bụrụ ndị ohu,+ e nwekwara ụfọdụ n’ime ụmụ anyị ndị inyom e meworo ndị ohu; anyị enwekwaghị ike, ebe ọ bụ na ala anyị na ubi vaịn anyị bụzi nke ndị ọzọ.”
-