Matiu 12:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+ Luk 6:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ nke obi ya ewepụta ihe ọma,+ ma ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ; n’ihi na ọ bụ ihe jupụtara ya n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+
34 Ụmụ ajụala,+ olee otú unu pụrụ isi kwuo ihe ọma, ebe unu bụ ndị ajọ omume?+ N’ihi na ọ bụ ihe jupụtara mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+
45 Ezi mmadụ na-esi n’ezi akụ̀ nke obi ya ewepụta ihe ọma,+ ma ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ; n’ihi na ọ bụ ihe jupụtara ya n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+