11 Ndị Beria nwere ezi obi karịa ndị bi na Tesalonaịka, n’ihi na ha ji oké ịnụ ọkụ n’obi nabata okwu Chineke, na-enyocha+ Akwụkwọ Nsọ+ nke ọma kwa ụbọchị iji mara ma ihe ndị a hà dị otú ahụ.+
7 Onye nwere ntị, ya nụrụ ihe mmụọ nsọ+ na-agwa ọgbakọ ndị a: Onye meriri emeri,+ m ga-ekwe ka o rie mkpụrụ si n’osisi nke ndụ,+ nke dị na paradaịs Chineke.’