Job 31:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ́ bụghị Onye ahụ kere m n’afọ kere ya,+Ọ́ bụghịkwa otu Onye ahụ kere mụ na ya n’ime afọ? Ilu 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọgaranya na ogbenye ezutewo.+ Onye kere ha niile bụ Jehova.+