Abụ Ọma 44:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ Chineke ka anyị ga-enye otuto ogologo ụbọchị dum,+Anyị ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Sila. Abụ Ọma 71:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọnụ m jupụtara n’otuto gị,+Na-akọkwa ịma mma gị ogologo ụbọchị dum.+
8 Ọ bụ Chineke ka anyị ga-enye otuto ogologo ụbọchị dum,+Anyị ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Sila.