Luk 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, ana m asị unu, Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ,+ unu ga-achọta; na-akụnụ aka, a ga-emeghere unu. Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+
9 N’ihi ya, ana m asị unu, Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ,+ unu ga-achọta; na-akụnụ aka, a ga-emeghere unu.
7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+