Abụ Ọma 35:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Echegburu m onwe m banyere ha dị ka à ga-asị na ha bụ enyi m na nwanne m,+N’ihi ya, ejegharịrị m dị ka onye na-eruru nne ya uju.+Obi dara m mbà n’ihi ịnọ ná mwute.
14 Echegburu m onwe m banyere ha dị ka à ga-asị na ha bụ enyi m na nwanne m,+N’ihi ya, ejegharịrị m dị ka onye na-eruru nne ya uju.+Obi dara m mbà n’ihi ịnọ ná mwute.