2 Samuel 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid wee gaa n’ihu ịgwa Abishaị na ndị niile na-ejere ya ozi, sị: “Lee, nwa m, onye si n’ahụ́ m pụta, na-achọ mkpụrụ obi m;+ ma ya fọdụzie onye ebo Benjamin!+ Hapụnụ ya ka ọ kpọwa m iyi, n’ihi na Jehova agwawo ya ka o mee otú ahụ!
11 Devid wee gaa n’ihu ịgwa Abishaị na ndị niile na-ejere ya ozi, sị: “Lee, nwa m, onye si n’ahụ́ m pụta, na-achọ mkpụrụ obi m;+ ma ya fọdụzie onye ebo Benjamin!+ Hapụnụ ya ka ọ kpọwa m iyi, n’ihi na Jehova agwawo ya ka o mee otú ahụ!