Abụ Ọma 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Biko, ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Ekwela ka ndị kpọrọ m asị na nkịtị tabie anya.+ Abụ Ọma 69:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara.
19 Biko, ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Ekwela ka ndị kpọrọ m asị na nkịtị tabie anya.+
4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara.