Abụ Ọma 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+ Abụ Ọma 109:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ndị na-emegide m yiri mmechuihu dị ka uwe,+Ka ha yirikwa ihere dị ka à ga-asị na ọ bụ uwe elu na-enweghị aka.+ Jeremaya 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma Jehova nọnyeere m+ dị ka dike dị egwu.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji sụọ ngọngọ wee ghara imeri.+ Ihere ga-eme ha nke ukwuu, n’ihi na ha agaghị enwe ihe ịga nke ọma. A gaghị echefu mmechuihu ha nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+
29 Ka ndị na-emegide m yiri mmechuihu dị ka uwe,+Ka ha yirikwa ihere dị ka à ga-asị na ọ bụ uwe elu na-enweghị aka.+
11 Ma Jehova nọnyeere m+ dị ka dike dị egwu.+ Ọ bụ ya mere ndị na-akpagbu m ga-eji sụọ ngọngọ wee ghara imeri.+ Ihere ga-eme ha nke ukwuu, n’ihi na ha agaghị enwe ihe ịga nke ọma. A gaghị echefu mmechuihu ha nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+