Abụ Ọma 119:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ obi m anọwo na-arapara n’ájá.+Chebe m ndụ dị ka i kwuru.+ Aịzaya 51:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+
23 M ga-ewere ya nye ndị na-akpasu gị iwe,+ ndị gwara mkpụrụ obi gị, sị, ‘Hulata ka anyị gafere,’ nke mere i ji mee ka azụ gị dị ka ala nkịtị, meekwa ka ọ dị ka okporo ámá nye ndị na-agafe agafe.”+