Abụ Solomọn 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Onye m hụrụ n’anya na-eti ka ọnwa, na-achakwa uhie uhie, ọ bụ ọpụrụiche n’etiti puku ndị ikom iri.+
10 “Onye m hụrụ n’anya na-eti ka ọnwa, na-achakwa uhie uhie, ọ bụ ọpụrụiche n’etiti puku ndị ikom iri.+