Diuterọnọmi 28:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 “Ọ bụrụ na i lezighị anya debe ihe niile e kwuru n’iwu a, bụ́ ndị e dere n’akwụkwọ+ a, ka i wee tụọ egwu aha a nke dị ebube+ ma dị egwu,+ bụ́ Jehova+ Chineke gị, Abụ Ọma 113:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Malite n’ọwụwa anyanwụ ruo n’ọdịda ya,+A ga na-eto aha Jehova.+
58 “Ọ bụrụ na i lezighị anya debe ihe niile e kwuru n’iwu a, bụ́ ndị e dere n’akwụkwọ+ a, ka i wee tụọ egwu aha a nke dị ebube+ ma dị egwu,+ bụ́ Jehova+ Chineke gị,