Abụ Ọma 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, ọ bụ n’ike gị ka eze na-aṅụrị ọṅụ;+Leekwa ka o si chọọ ịdị na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ná nzọpụta gị!+ Luk 1:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 mmụọ m apụghịkwa ịkwụsị inwe oké ọṅụ+ n’ebe Chineke bụ́ Onye Nzọpụta m nọ;+
21 Jehova, ọ bụ n’ike gị ka eze na-aṅụrị ọṅụ;+Leekwa ka o si chọọ ịdị na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ná nzọpụta gị!+