1 Samuel 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Doeg+ onye Idọm, bụ́ onye e mere onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee zaa, sị: “Ahụrụ m nwa Jesi ka ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek+ nwa Ahaịtọb.+
9 Doeg+ onye Idọm, bụ́ onye e mere onyeisi ndị na-ejere Sọl ozi, wee zaa, sị: “Ahụrụ m nwa Jesi ka ọ bịara Nọb, gakwuru Ahimelek+ nwa Ahaịtọb.+