14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+
2 A sị nnọọ na m nwere ebe ndị njem na-arahụ n’ala ịkpa!+ M gaara ahapụ ndị m, si n’ebe ha nọ pụọ, n’ihi na ha niile bụ ndị na-akwa iko,+ nzukọ ukwu nke ndị aghụghọ;+