Abụ Ọma 69:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ihi na Jehova na-ege ndị ogbenye ntị,+Ọ gaghịkwa eleghara ndị ya nọ n’ụlọ mkpọrọ anya.+ Abụ Ọma 143:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+
12 N’obiọma gị, mechie ọnụ ndị iro m;+Bibiekwa ndị niile na-ebuso mkpụrụ obi m iro,+N’ihi na abụ m ohu gị.+