Abụ Ọma 107:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E nwere ndị bi n’ọchịchịrị nakwa n’oké ọchịchịrị,+Bụ́ ndị mkpọrọ nọ ná mmekpa ahụ́, ndị a tụrụ ịgà.+ Abụ Ọma 146:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+ Aịzaya 61:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Mmụọ nke Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dị n’ahụ́ m,+ n’ihi na Jehova etewo m mmanụ+ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitewo m ikechi ọnyá nke ndị e tiwara obi,+ ịkpọsara ndị a dọọrọ n’agha+ na a tọhapụwo ha, na imeghe anya ndị mkpọrọ;+ Zekaraya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ma gị onwe gị, Zayọn, m ga-esite n’ọbara nke ọgbụgba ndụ+ mụ na gị mee ka ndị gị a tụrụ mkpọrọ+ si n’olulu mmiri na-adịghị pụta. Ọrụ Ndịozi 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma n’abalị, mmụọ ozi Jehova+ meghere ibo ụzọ nke ụlọ mkpọrọ ahụ,+ kpọpụta ha ma sị: Ọrụ Ndịozi 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma, lee! mmụọ ozi Jehova guzoro nso,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya,+ sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+
10 E nwere ndị bi n’ọchịchịrị nakwa n’oké ọchịchịrị,+Bụ́ ndị mkpọrọ nọ ná mmekpa ahụ́, ndị a tụrụ ịgà.+
7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+
61 Mmụọ nke Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dị n’ahụ́ m,+ n’ihi na Jehova etewo m mmanụ+ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitewo m ikechi ọnyá nke ndị e tiwara obi,+ ịkpọsara ndị a dọọrọ n’agha+ na a tọhapụwo ha, na imeghe anya ndị mkpọrọ;+
11 “Ma gị onwe gị, Zayọn, m ga-esite n’ọbara nke ọgbụgba ndụ+ mụ na gị mee ka ndị gị a tụrụ mkpọrọ+ si n’olulu mmiri na-adịghị pụta.
7 Ma, lee! mmụọ ozi Jehova guzoro nso,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya,+ sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+