Abụ Ọma 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ;+Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+Ka obi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mkpụrụ obi m ga-eji Jehova nyaa isi;+Ndị dị umeala n’obi ga-anụ ya wee ṅụrịa ọṅụ.+ Matiu 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị ìsì na-ahụ ụzọ,+ ndị ngwọrọ+ na-ejekwa ije, a na-eme ka ndị ekpenta+ dị ọcha, ndị ntị chiri+ na-anụkwa ihe, a na-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ,+ a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma;+
26 Ndị dị umeala n’obi ga-eri ihe rijuo afọ;+Ndị na-achọ Jehova ga-eto ya.+Ka obi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+
5 Ndị ìsì na-ahụ ụzọ,+ ndị ngwọrọ+ na-ejekwa ije, a na-eme ka ndị ekpenta+ dị ọcha, ndị ntị chiri+ na-anụkwa ihe, a na-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ,+ a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma;+