22 O wee zaa mmadụ abụọ ahụ, sị: “Gaanụ+ kọọrọ Jọn ihe unu hụrụ na ihe unu nụrụ: ndị ìsì+ na-ahụ ụzọ, ndị ngwọrọ na-eje ije, a na-eme ka ndị ekpenta dị ọcha, ndị ntị chiri na-anụkwa ihe, a na-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ, a na-ezikwa+ ndị ogbenye ozi ọma.+