Matiu 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị ìsì na-ahụ ụzọ,+ ndị ngwọrọ+ na-ejekwa ije, a na-eme ka ndị ekpenta+ dị ọcha, ndị ntị chiri+ na-anụkwa ihe, a na-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ,+ a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma;+
5 Ndị ìsì na-ahụ ụzọ,+ ndị ngwọrọ+ na-ejekwa ije, a na-eme ka ndị ekpenta+ dị ọcha, ndị ntị chiri+ na-anụkwa ihe, a na-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ,+ a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma;+