1 Samuel 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee malite itinye okwu ndị a n’obi ya, egwu+ wee tụọ ya nke ukwuu n’ihi Ekish eze Gat. Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+