Abụ Ọma 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, obi m na-aṅụrị ọṅụ, ihe niile dị ebube n’ime m na-enwe aṅụrị.+Anụ ahụ́ m ga-ezukwa ike.+ Abụ Ọma 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ihe niile dị ebube n’ime m wee bụkuo gị abụ olu ụtọ, gharakwa ịgba nkịtị.+Jehova Chineke m, m ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi.+
12 Ka ihe niile dị ebube n’ime m wee bụkuo gị abụ olu ụtọ, gharakwa ịgba nkịtị.+Jehova Chineke m, m ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi.+