2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ Abụ Ọma 41:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ị kwadowo m n’ihi iguzosi ike n’ezi ihe m,+Ị ga-emekwa ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
12 Ma ị kwadowo m n’ihi iguzosi ike n’ezi ihe m,+Ị ga-emekwa ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+