Aịzaya 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ihi ya, njehie a ga-adịrị unu ka akụkụ gbawara agbawa ná mgbidi, bụ́ nke na-achọ ịda ada, ebe nupụtara enupụta ná mgbidi dị elu,+ nke nwere ike ịda na mberede, n’otu ntabi anya.+
13 n’ihi ya, njehie a ga-adịrị unu ka akụkụ gbawara agbawa ná mgbidi, bụ́ nke na-achọ ịda ada, ebe nupụtara enupụta ná mgbidi dị elu,+ nke nwere ike ịda na mberede, n’otu ntabi anya.+