Abụ Ọma 62:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ruo ole mgbe ka unu ga na-awakpo onye unu ga-egbu?+Unu niile yiri mgbidi chọrọ ịda ada, mgbidi e ji nkume wuo nke a na-akwa aka ka ọ daa.+ Luk 6:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 N’aka nke ọzọ, onye na-anụ ma ọ dịghị eme ya eme+ yiri mmadụ nke wuru ụlọ n’elu ala n’atọghị ntọala. Osimiri sọkwasịrị ya, o wee dakpọọ ozugbo, ụlọ ahụ bibikwara+ nke ukwuu.”+
3 Ruo ole mgbe ka unu ga na-awakpo onye unu ga-egbu?+Unu niile yiri mgbidi chọrọ ịda ada, mgbidi e ji nkume wuo nke a na-akwa aka ka ọ daa.+
49 N’aka nke ọzọ, onye na-anụ ma ọ dịghị eme ya eme+ yiri mmadụ nke wuru ụlọ n’elu ala n’atọghị ntọala. Osimiri sọkwasịrị ya, o wee dakpọọ ozugbo, ụlọ ahụ bibikwara+ nke ukwuu.”+