29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+
20 N’ezie, ọ bụrụ na mgbe ha gbapụsịrị ná mmerụ nke ụwa+ site n’ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ha etinye aka ọzọ n’ihe ndị a, bụrụkwa ndị e meriri,+ ọnọdụ ha n’ikpeazụ adịwo njọ karịa ka ọ dị na mbụ.+