1 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret. 1 Samuel 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+
5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret.
14 Devid wee biri n’ala ịkpa n’ebe siri ike mbanye, o wee biri n’ógbè nke bụ́ ugwu ugwu n’ala ịkpa Zif.+ Sọl wee na-achọ ya mgbe niile,+ ma Chineke enyefeghị ya n’aka ya.+