Abụ Ọma 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-anụ arịrịọ m na-arịọ ka o meere m amara;+Jehova ga-anabata ekpere m.+ Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye a nke nọ n’ahụhụ kpọkuru Jehova, o wee nụ ya.+Ọ zọpụtakwara ya n’ahụhụ ya niile.+ Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ ga-abịakwute.+ Abụ Ọma 116:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 116 Ịhụnanya juru m obi n’ihi na Jehova na-anụ+Olu m na arịrịọ m.+ Abụ Ákwá 3:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Nụrụ olu m.+ Ewepụla ntị gị wee ghara ịnapụta m, wee ghara ịnụ mkpu enyemaka m na-eti.+ 1 Jọn 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 anyị na-anatakwa ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya,+ n’ihi na anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu, na-emekwa ihe dị mma n’anya ya.+
22 anyị na-anatakwa ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya,+ n’ihi na anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu, na-emekwa ihe dị mma n’anya ya.+